Home Music : Golibe – Buru M Chi

[New Song+Lyrics]: Golibe – Buru M Chi

245
0
buru m chi

Fast-rising gospel music minister Golibe drops his latest effort ‘Buru M Chi’ which means ”Be My God”. The song was performed in Igbo and English language.

This is a song of prayer and request calling on God to be his God as he takes the role of His child. As we can find in the lyrics of the song, other gods are dead gods not worthy to be worshipped, hence this song expressing his request unto God.

This is the fourth song Golibe is releasing this year, and this particular track is produced by NDTunes.

Download, Listen and Share.

Follow us on Twitter

Chorus
I ga aburu m chi na elu uwa
Aga m aburu gi nwa(2*)
Elecha wom chi di na elu uwa odighi chi di ka gi..
I ga buru m chi na elu uwa,
agam aburu gi nwa…

Solo
Onye nwe m, bia buru m chi…
Agbaba wom na gi, igaghi ekwe ka ihere mee m…
Isiri anyi biakwute GI anyi bu ndi eboro ibu di aro…
Na I ga eme ka ibu aro ya we di mfe
Bia buru m chi eze
Ka m wee buru GI nwa
I ga aburu m chi na elu uwa
Agam aburu gi nwa
Onye eze!!

I ga aburu m chi na elu uwa
Aga m aburu gi nwa(2*)
Elecha wom chi di na elu uwa odighi chi di ka gi..
I ga buru m chi na elu uwa,
agam aburu gi nwa…

Na you go be my God,
I go be your pikin
You go be my God o
I go be your pikin
I don search the whole world
There is no God wey dey like you,
You go be my God ooo
Aga m aburu gi nwa

Onye gbabara nime gi
dika ugwu zaion
Ka ana apughi i wezuga na onodu ya
Ha ga agba oso ga ije,
Ike agaghi agwu ha
Bia buru m chi, ka m wee buru gi nwa….

Chrous
I ga aburu m chi na elu uwa
Aga m aburu gi nwa(2*)
Elecha wom chi di na elu uwa odighi chi di ka gi..
I ga buru m chi na elu uwa,
agam aburu gi nwa…

Oooo eze m ooo
I ga aburu m chi na elu uwa ka m wee buru GI nwa

I rapu m oo..akika atagbue m o
O buru na iju m, onye ga akpobata m?
Bia buru m chi oo nna
Ka m wee buru gi nwa
I ga aburu m chi oo
Aga m aburu gi nwa.

Eze ndi eze
Chi na adighi akpa oke,
Ebekuedike
E nenie nwa ite ogba nyu a oku
Oloro ihe loro enyi
Biko eze Biko bia buru m chi nna
I ga aburu m chi nna, ka m wee buru GI nwa

Chi ndi ozo na agharipu, chi ndi ozo na agharipu
Ha nwere anya ma ha ejighi ya ahu uzo Cha cha
Ha nwere onu ma ha aghighi ekwu okwu
Eze bia buru m chi,
Nnam aga m aburu GI nwa…

I ga aburu m chi na elu uwa
Aga m aburu gi nwa
I ga aburu m chi na elu uwa
Aga m aburu gi nwa
Elecha wom chi di na elu uwa odighi chi di ka gi..
I ga buru m chi na elu uwa,
agam aburu gi nwa…

I ga aburu m chi na elu uwa
Aga m aburu gi nwa
I ga aburu m chi na elu uwa
Aga m aburu gi nwa
Elecha wom chi di na elu uwa odighi chi di ka gi..
Bia buru m chi
Ka m wee buru gi nwa…

facebook sharing button
twitter sharing button
whatsapp sharing button
messenger sharing button
linkedin sharing button